sentence: A mụrụ ya n'ụbọchị iri na isii nke ọnwa Ọgọst 1978 . n'ụbọchị sentence: Ọ gara n'ihu kwuo na ha ewegarala ndị uweojii na ụlọọrụ na - agbanyụ ọkụ ozi , ndị maliterela nyocha . sentence: Ndị otu ndọrọndọrọ ọchịchị Demokrats na Repọblikan na mba Amerika ekwekọrịtala iwepụta ego a ga - eji rụ agada jikọtara ha na mba ndị ọzọ ka ha gbochie mmechi gọọmenti mba Amerịka nke ọzọ . Demokrats Repọblikan Amerika Amerịka sentence: Cheta na ndị mmadụ kpụ Inec n'ọnụ maka etu ha si hapụ ụmụ mmadụ chi horo ụbọchị ehigharịrị ntuliaka . Inec sentence: Emiliano Sala : Ugboro ole ndị egwuregwu nwụrụ ka ọnwa ha na - achake Sala sentence: Ndị agha Naịjirịa juru oge e mere ntuliaka gọvanọ n'Osun steeti Naịjirịa n'Osun steeti sentence: Nke a abụghị mbụ ụmụnwaanyị na - azọ ọkwa onyeisiala na Naịjirịa . Naịjirịa sentence: A mụrụ ya n'ụbọchị iri na ise nke ọnwa Ọktoba 1962 . n'ụbọchị sentence: Mmadụ asaa n'ime mmadụ asatọ anwụọla ka ọkụ tanka gbara n'Amawbia dị n'Awka . n'Amawbia n'Awka sentence: I yitekwaraala ihe ndị Bekee kpọrọ 'bum short' , anyi amara n'iso na ihe a na - eme . sentence: Haruna kwuru na ihe mberede a n'elekere asatọ n'ụma nke abalị Februwarị asatọ n'okiri okiri Amawbia dị n'Awka . n'elekere Amawbia n'Awka sentence: Ebe otu Citizen Forum , nke onye na - ede akwụkwọ ama ama bụ Wole Soyinka kpokọbara adọnyerela Kingsley Moghalu nke otu YPP ukwu maka ọkwa onyeisiala na 2019 . Soyinka Moghalu YPP 2019 sentence: Sineti sị gọọmenti kpọchita Onnoghen sentence: Ajụjụ bụzị 'isi Chelsea a ga - apụtakwa ma ha zute Manchester City n'agba ikpeazụ nke asọmpi Iko Carabao n'ụbọchị iri abụọ na anọ nke ọnwa a ? Chelsea Manchester City n'ụbọchị sentence: Otu onye omee iwu a chụrụ n'afọ gara aga bụ Abdulmumin Jibrin bụ onye degara EFCC akwụkwọ gbasara mpụ ahụ n'afọ Jibrin EFCC sentence: Ngalaba Inec ekwela nkwa ilekọta ndị na - efe ala nna ga - eso ha arụ ọrụ ntuliaka anya ọfụma . Inec sentence: N'ọkwu ya , """" onye ọkwọ ụgbọala ahụ bụ mmanụ ugbọala na - achọ ka ọ gafee okiri okiri , wee nọrọ n'etiti mgbagoju anya , ụgbọala ya wee gbahapụ nwuru ọkụ . sentence: E chere na a nwụchiri ya maka akpa ego e si Abuja ebuga Legos nke ndị ngalaba EFCC kpụghere mana o dobeghi anya ma nnwụchi a o metụtara ọrụ ya n' achụmnta vootu Atiku . Abuja Legos EFCC sentence: Ugbua , ụmụnwanyị na - akpọrọ ndị enyi ha puo ebe ọ na - akpọtụ , na - enwe anụrị . sentence: Mba Amerịka na - akwado ka onyeisiala ha bụ Donald Trump na nke mba Nọt Koria bu Kim Jong - un nwee nzukọ ọzọ . Amerịka Trump Nọt Koria Jong - un sentence: Oru na Igbo BBC Igbo agbaala otu afọ na mgbasa ozi taa . BBC taa sentence: Kedụ mgbe ọ ga - abụ ? sentence: Peter Obi bụ onye na - azọ ọkwa osote onyeisiala n'okpuru PDP kwuputara nke a site n'akara Twitter ya . Obi PDP Twitter sentence: Ndị otu ọrụ nchekwa niile nọ n'Imo steeti nke gụnyere ndị uweojii , haziri emume a . n'Imo steeti sentence: O wuru ewu na soshal midia nke ọma , mere ka BBC wepụta ihe na - egosi etu ị ga - esinwu gaa ( ma ike dịkwa gị o ) . BBC sentence: Juan Guaido chọrọ ka ndị agha chụpụ Maduro Guaido sentence: Onye kachasị enwe ego n'ụwa bụ Jeff Bezos kwuru na ụlo ntaakụkọ National Enquirer yiri ya egwu na ha ga - agba ihe o jiri bụrụ nwoke n'anwụ ma ọ gwaghị ọha okwu masiri ha . Bezos National Enquirer sentence: Cheta na nso nso a , Oby Ezekwesili gwara ọkwọụgbọ """" kwụsị , ka ọ pụọ """" n'ọnwa Jenụwarị afọ a . Ezekwesili n'ọnwa sentence: N'agbanyeghi na a mabeghi ya ikpe , a na - ekwu na e nwereike ịtụ ya nga mkpụrụọka ga - eme ka ọ nọgide n'ụlọmkpọrọ ruo oge ọnwụ ya . sentence: """" Nke a nyere anyị ọkịka obi na ntuliaka ga - aga n'Anambara dịka e siri kwado ya . """" n'Anambara sentence: A hụla ụgbọala onyeisioche otu pati APC Abia steeti ahụ a tọọrọ APC Abia steeti sentence: Ụmụnwaanyị agba ọhụrụ ejighị ihe Bekee kpọrọ 'makeup' egwu egwu .