sentence: A wakporo ụfọdụ ndị nkwado PDP n'Abuja PDP n'Abuja sentence: Na mkparịtaụka Nnamdi Kanu na BBC Igbo nwere , o kwuru na ihe ọ gabigara n'aka ndị agha mere o ji zoo mgbe ahụ o zoro . Kanu BBC sentence: Ndị Sịnetị a bụ nke onyeisi ha bụ Bukola Saraki bụ nke agba asatọ n'ime ọchịchị onye kwuo uche ya Saraki sentence: Ọnu na - ekwuru ndị uweojii na steeti ahụ bụ Geoffery Ogbonna kọwara na ha hụrụ ụgbọala a n'okporo ụzọ si Osisioma gaa Ibeku . Ogbonna Osisioma Ibeku sentence: I yitekwaraala ihe ndị Bekee kpọrọ 'bum short' , anyi amara n'iso na ihe a na - eme . sentence: Gee nkeji a ebe a : sentence: Oge nwaanyị ga - achị obodo Naịjirịa o ruola kaọbụ o rubeghi ? Naịjirịa sentence: N'ọkwu ya , """" onye ọkwọ ụgbọala ahụ bụ mmanụ ugbọala na - achọ ka ọ gafee okiri okiri , wee nọrọ n'etiti mgbagoju anya , ụgbọala ya wee gbahapụ nwuru ọkụ . sentence: Na ntuliaka 2019 , ka ụmụnwoke juru n'ọsọ ịzọ ọkwa onyeisiala , ụmụnwaanyị achọghị ịgba aka mere ka ihe ruru mmadụ atọ tinyere ụkwụ n'ọsọ ahụ . 2019 sentence: Angel Di Maria gbabuuru Man Utd bọọlụ eleghi anya n'azụ ka ọ na - agwọ ha ara n'agbanyeghi emu ha nọ na - akwa ya ; o bunyere Kimpembe bọọlụ o ji nye goolu . Man Utd sentence: Aka na - achịkọtabu otu Manchester United bu Jose Mourninho ekwetaala na ọ ga - aga nga dịka akpụpụrụ ya ụlọikpe maka ịgbalahụ ụgwọ ụtụ isi na mba Spen . Manchester United Mourninho Spen sentence: Juan Guaido chọrọ ka ndị agha chụpụ Maduro Guaido sentence: Gee nkeji a be a : sentence: Kọmishọna ndị uweojii n'Imo steeti bụ Dasuki Galadanchi , n'ozi nnabata ya , gwara ndị na - azọ ọkwa ka ha cheta na ha enweghi steeti ọzọ karịa Imo , ma dụzie ha ọdụ ka ha jiri udo kpọrọ ihe . n'Imo steeti Galadanchi Imo sentence: Oke ọkụ a malitere kamgbe abalị isii na - akwado ibanye obodo ọzọ dị n'akụkụ ya . abalị sentence: Buhari zutekwara ndị ojiegoachụ ego na njem ahụ , ebe ọ nọ gwa ha na akụnaụba obodo amalitela ito ọzọ makwuo na ọ ga na - aga n'ihu na - etolite . sentence: Otu Flying Eagles nke Naịjirịa anarala ngalaba CAF ikike iyi mgbaaka ojii iji kwanyere Taiwo Ogbunjobi ugwu dịka ha na - akwado izute mba Mali n'asọmpị iko mba Afrịka . Naịjirịa CAF Ogbunjobi Mali Afrịka sentence: Onyeisi pati na - anọghị n'ọchịchi na Venezuela ekwuola na ndi otu ya na ndị agha Venezuela na - enwe nzukọ maka etu ha ga - eji nye aka napụ Onyeisiala mba ahu bụ Nicholas Maduru ọkwa . Venezuela Venezuela Maduru sentence: Ha kwuru na ntuliaka emerela n'afọ 2018 nakwa ike ndị ndọrọndọrọ ọchịchi ji achụ ka atụnyere ha butere obi otiti ahụ . n'afọ sentence: Nkwụsị a bịara na ngwụcha nzukọ ndị isi ha na minista na - ahu maka ọrụ bụ Chris Ngige nwere n'Abuja . Ngige n'Abuja sentence: Taiwo Ogbunjobi , onye bụbu odeakwụkwọ ukwu otu NFF nwụrụ ụbọchị Monde ka ọ rịachara ahụ obere oge . Ogbunjobi NFF ụbọchị sentence: Ọkụ tanka agbala ọtụtụ mmadụ na oge gara aga na Legos Legos sentence: Otu ndịagha Naijiria nke 134 Artillery regiment di n'Obinze na steeti Imo , anwuchiela umuokorobia ano bu ndi Soja adigboroja . Naijiria 134 Artillery regiment n'Obinze steeti Imo sentence: Haruna Mohammed bụ ọnụ na - ekwuchitere ndị uweojii na Anambra state kwuru na ọkụ a gbara ụgbọala ruru asatọ ma mebie ụlọ na ụlọ ahịa ha agụtabeghị ọnụ . Mohammed Anambra state sentence: Etu ị ga - esi chekwa akwụkwọ ntụlịaka gị sentence: Onyeisioche ụlọ ebe a na - agbapụta mmanụ ụgbọala bụ Patrick Okeke kwuru na o nweghị onye nwụrụ n'ọkụ a gbaranụ . Okeke sentence: Ọ ka na - akpọtụ n'isi ndị Chelsea , ka ndị Man Utd gosiri ha nkarị ma jiri ọkpụ goolu abụọ gbapụ ha n'asọmpi Iko FA . Chelsea Man Utd FA sentence: Onyeisi ụlọọrụ British kọmishọna dị na Naịjirịa bụ Catriona Liang ekwuola na ihe mere ha jị arịọ ka Naịjiịrịa kpe udo n'ihe gbasara nwepụ onye ọkaikpe ukwu Onnoghen , bụ maka na ha chọrọ ka udo chịa na British Naịjirịa Liang Naịjiịrịa sentence: Ikpe banyere nde dọla iri anọ na ọma ahụrụ n'ime ụlọ Orsbone Towers na Legọs ga amalite eche bụ ụbọchị Tọsde , abali mbụ nke ọnwa Febụwarị 2019 . Orsbone Towers Legọs ụbọchị abali sentence: Ị mana nwoke anaghị aba mmiri a . sentence: Onye ọzọ akpụpụkwara ụlọikpe maka ebubo mpụ bụ onyebụbụ ode akwụkwọ gọọmentị bụ David Babachir Lawal . Babachir Lawal sentence: Ọ naghị ama akwa , ọ na - eyi chebiriọdụ anọ n'ulọ